Igbo Proverbs, Idioms & Phrases

Onye wetere ọji, wetere ndụ

July 25, 2022 Blossom Ozurumba Season 1 Episode 1
Igbo Proverbs, Idioms & Phrases
Onye wetere ọji, wetere ndụ
Show Notes Transcript

Igbo bụ Igbo, mma mma nụ! N’ụbọchi nke taaa na Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka Ọji. Ndị Igbo na-ejikọta Ọji na ndụ n'onwe ya maka ọ n’egosipụta ịhụnanya, ịdị n'otu, nsọpụrụ, udo na ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Onye nyere mmadụ ibe ya ndụ hụrụ ya n’anya. Nke a pụtara n’inye mmadụ ibe gi ọjị n’egosi ihụnanya.

Greetings! Today on Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, we will be talking about the kola nut. The Igbo People associate the kola nut with life itself as it symbolises love, unity, honor, peace and so much more. The individual that offers life to another loves the person. This signifies that offering kola nut to another expresses love.

Mụ, Blossom Ozurumba, na-anabata gị dịka oge niile. Ngwa, were ilu nke ụbọchi taa...

Igbo: Onye wetere ọji, wetere ndụ. Onye wetere ọji, wetere ndụ.

Literal Translation: The person who brings kolanut, brings life.

Cheta n’ọbụ ndi otu Igbo Wikimedians User Group wetere unu ya bụ Igbo proverbs, idioms and phrases. Biko gaa na www.wikimediaigbo.org ka ikpọtụrụ ha ma kelee ha maka nkwado ha.

Maka ihe ndi ọzọ gbasara usoro nke Igbo proverbs, idioms and phrases, biko gaa na www.igbopip.com ka imara ha n'uju. Ndewo ndi ọma pụrụ iche.

Image Credits: Mercedeš Ekwutosim Okwukogu

Image represents a close-up capture of her dad’s hand as he offered a kola nut to guests during her traditional marriage which held in Nnewi, Nigeria.

English Transcript:

Greetings! Today on Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, we will be talking about the kola nut. The Igbo People associate the kola nut with life itself as it symbolises love, unity, honor, peace and so much more. The individual that offers life to another loves the person. This signifies that offering kola nut to another expresses love.

I, Blossom Ozurumba, welcomes you as always. Now, take today's proverb...

Igbo: Onye wetere ọji, wetere ndụ. Onye wetere ọji, wetere ndụ.

Literal Translation: The person who brings kolanut, brings life.

Igbo proverbs, idioms and phrases is brought to you by the Igbo Wikimedians User Group. Please visit www.wikimediaigbo.org to contact them and thank them for their support

For more information on Igbo proverbs, idioms and phrases, please visit www.igbopip.com to know more. I celebrate you all.