Igbo Proverbs, Idioms & Phrases

Onye ndidi n’eri azụ ukpo

August 01, 2022 Blossom Ozurumba Season 1 Episode 2
Igbo Proverbs, Idioms & Phrases
Onye ndidi n’eri azụ ukpo
Show Notes Transcript

Igbo ndi ọma pụrụ iche, ndeewo nu. N’ụbọchi nke taaa na Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka ndidi. Ndidi bụ ikike nke mmadụ nwere iji nwayọọ na-edi ihe mgbu na ọnọdụ ndị siri ike. Ọ pụtakwara ikike ịnakwere igbu oge, nsogbu, ma ọ bụ nhụjuanya na-enweghị iwe ma ọ bụ nchegbu.

Greeting to the very distinguished Igbo people. Today on Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, we will talk about patience. Patience is a person's ability to calmly endure pain and difficult situations. It also means the ability to accept delays, problems, or suffering without anger or worry.

Date: August 01, 2022

Podcast Title: Onye ndidi n’eri azụ ukpo | Episode 01 | Season 01

Episode title and number:IPIP S01E02

 

Summary of episode:

Igbo ndi ọma pụrụ iche, ndeewo nu. N’ụbọchi nke taaa na Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka ndidi. Ndidi bụ ikike nke mmadụ nwere iji nwayọọ na-edi ihe mgbu na ọnọdụ ndị siri ike. Ọ pụtakwara ikike ịnakwere igbu oge, nsogbu, ma ọ bụ nhụjuanya na-enweghị iwe ma ọ bụ nchegbu.

 

Host: Mụ, Blossom Ozurumba, na-anabata gị na ụbọchi nke taa. Ngwa, were ilu nke ga abara gi uru...

 

Igbo: Onye ndidi n’eri azụ ukpo. Onye ndidi n’eri azụ ukpo.

Literal Translation: N'ikọwa ya n'okwu bekee, nke a pụtara, “it is the patient person that will eat the fish caught by the hook.

English Language Equivalent: Ngwa were otu ọmụmatụ odidi ya na asụsụ bekee, “the patient dog, eats the fattest bone.

 

Sponsor:

Cheta n’ọbụ ndi otu Igbo Wikimedians User Group wetere unu ya bụ Igbo proverbs, idioms and phrases. Biko gaa na www.wikimediaigbo.org ka ikpọtụrụ ha ma kelee ha maka nkwado ha.

 

Call to Action: Maka ihe ndi ọzọ gbasara usoro nke Igbo proverbs, idioms and phrases, biko gaa na www.igbopip.com ka imara ha n'uju. Ndewo ndi ọma pụrụ iche.

 

 

English Transcript:

Greeting to the very distinguished Igbo people. Today on Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, we will talk about patience. Patience is a person's ability to calmly endure pain and difficult situations. It also means the ability to accept delays, problems, or suffering without anger or worry.

 

I, Blossom Ozurumba, welcome, you today. Now, take a proverb that will be valuable to you...

 

Igbo: Onye ndidi n’eri azụ ukpo. Onye ndidi n’eri azụ ukpo.

Literal Translation: It is the patient person that will eat the fish caught by the hook.

English Language Equivalent: The patient dog, eats the fattest bone.

 

Sponsor:

Igbo proverbs, idioms and phrases is brought to you by the Igbo Wikimedians User Group. Please visit www.wikimediaigbo.org to contact them and thank them for their support

 

Call to Action: For more information on Igbo proverbs, idioms and phrases, please visit www.igbopip.com to know more. I celebrate you all.